Aịzaya 10:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “N’ụbọchị ahụ, a ga-ebutu ibu eze Asiria bukwasịrị n’ubu unu.+ A ga-ewepụkwa yok ya dị n’olu unu.+ A ga-agbajikwa yok ahụ+ n’ihi mmanụ.”* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:27 Amụma Aịsaịa I, p. 151
27 “N’ụbọchị ahụ, a ga-ebutu ibu eze Asiria bukwasịrị n’ubu unu.+ A ga-ewepụkwa yok ya dị n’olu unu.+ A ga-agbajikwa yok ahụ+ n’ihi mmanụ.”*