Aịzaya 10:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 O sila n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri gafee. Ọ rahụrụ na Giba.+ Ndị Rema na-ama jijiji. Ndị Gibia,+ bụ́ ndị obodo Sọl, agbaakwala ọsọ.+
29 O sila n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri gafee. Ọ rahụrụ na Giba.+ Ndị Rema na-ama jijiji. Ndị Gibia,+ bụ́ ndị obodo Sọl, agbaakwala ọsọ.+