Aịzaya 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ịkwanyere Jehova ezigbo ùgwù ga na-atọ ya ụtọ.+ Ọ gaghị eji naanị ihe anya ya hụrụ ekpe ikpe. Ọ gaghịkwa eji naanị ihe ọ nụrụ adọ mmadụ aka ná ntị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:3 Amụma Aịsaịa I, p. 159-161 Ụlọ Nche,10/1/1995, p. 133/15/1995, p. 117/1/1992, p. 14
3 Ịkwanyere Jehova ezigbo ùgwù ga na-atọ ya ụtọ.+ Ọ gaghị eji naanị ihe anya ya hụrụ ekpe ikpe. Ọ gaghịkwa eji naanị ihe ọ nụrụ adọ mmadụ aka ná ntị.+