Aịzaya 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ifrem ga-akwụsị anyaụfụ ọ na-eme.+ A ga-ebibikwa ndị na-ewesa Juda iwe. Ifrem agaghị na-emere Juda anyaụfụ. Juda agaghịkwa na-ewesa Ifrem iwe.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:13 Amụma Aịsaịa I, p. 167-168
13 Ifrem ga-akwụsị anyaụfụ ọ na-eme.+ A ga-ebibikwa ndị na-ewesa Juda iwe. Ifrem agaghị na-emere Juda anyaụfụ. Juda agaghịkwa na-ewesa Ifrem iwe.+