Aịzaya 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwunyenụ ihe ga-agbara ndị mmadụ àmà+ n’ugwu bụ́ nkume nkume, nke na-enweghị ihe kpuchiri ya. Kpọọnụ ha. Feerenụ ha aka,Ka ha bata n’ọnụ ụzọ nke ndị a ma ama. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:2 Amụma Aịsaịa I, p. 172-173
2 “Gwunyenụ ihe ga-agbara ndị mmadụ àmà+ n’ugwu bụ́ nkume nkume, nke na-enweghị ihe kpuchiri ya. Kpọọnụ ha. Feerenụ ha aka,Ka ha bata n’ọnụ ụzọ nke ndị a ma ama.