Aịzaya 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Geenụ ntị! E nwere ndị nọ n’ugwu. Ha na-eme mkpọtụ ka ndị dị ọtụtụ. Geenụ ntị! Alaeze dị iche iche na-eme mkpọtụ. Mba ndị a kpọkọtara na-emekwa mkpọtụ.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha na-akpọkọta ndị agha ka ha gaa agha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:4 Amụma Aịsaịa I, p. 173-174
4 Geenụ ntị! E nwere ndị nọ n’ugwu. Ha na-eme mkpọtụ ka ndị dị ọtụtụ. Geenụ ntị! Alaeze dị iche iche na-eme mkpọtụ. Mba ndị a kpọkọtara na-emekwa mkpọtụ.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha na-akpọkọta ndị agha ka ha gaa agha.+