Aịzaya 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ụbọchị Jehova na-abịa,Ọ ga-adị egwu n’ihi na ọ ga-eji iwe na ọnụma bịa. Ihe a ga-eme ala a n’ụbọchị ahụ ga-eju ndị mmadụ anya.+ A ga-ebibikwa ndị mmehie nọ n’ala a. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:9 Amụma Aịsaịa I, p. 175
9 Ụbọchị Jehova na-abịa,Ọ ga-adị egwu n’ihi na ọ ga-eji iwe na ọnụma bịa. Ihe a ga-eme ala a n’ụbọchị ahụ ga-eju ndị mmadụ anya.+ A ga-ebibikwa ndị mmehie nọ n’ala a.