Aịzaya 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Kpakpando ndị dị n’eluigwe, ma ndị nke a na-akpọ ìgwè kpakpando Kisịl,*+Agaghị enye ìhè ha na-enye. Anyanwụ ga-agbakwa ọchịchịrị mgbe ọ na-awa,Ọnwa agaghịkwa enye ìhè ọ na-enye. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:10 Mmezu Mkpughe, p. 109-110 Amụma Aịsaịa I, p. 175
10 Kpakpando ndị dị n’eluigwe, ma ndị nke a na-akpọ ìgwè kpakpando Kisịl,*+Agaghị enye ìhè ha na-enye. Anyanwụ ga-agbakwa ọchịchịrị mgbe ọ na-awa,Ọnwa agaghịkwa enye ìhè ọ na-enye.