Aịzaya 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-eme ka ndị Midia lụso ha agha.+ Ndị Midia ejighị ọlaọcha kpọrọ ihe. Ha enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:17 Ụlọ Nche,12/1/2006, p. 10 Amụma Aịsaịa I, p. 176-180
17 M ga-eme ka ndị Midia lụso ha agha.+ Ndị Midia ejighị ọlaọcha kpọrọ ihe. Ha enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo.