Aịzaya 13:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O nweghị ihe ga-eme ka mmadụ biri na ya ọzọ. Ọ gaghịkwa abụ ebe a ga-ebi ebi n’ọgbọ niile.+ E nweghị onye Arab ga-ama ụlọikwuu ya ebe ahụ. E nweghịkwa onye na-azụ atụrụ ga-ahapụ atụrụ ya ka ha nọrọ ebe ahụ zuo ike. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:20 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 3 Amụma Aịsaịa I, p. 180-181 Ụlọ Nche,4/1/1998, p. 19-20 Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 29
20 O nweghị ihe ga-eme ka mmadụ biri na ya ọzọ. Ọ gaghịkwa abụ ebe a ga-ebi ebi n’ọgbọ niile.+ E nweghị onye Arab ga-ama ụlọikwuu ya ebe ahụ. E nweghịkwa onye na-azụ atụrụ ga-ahapụ atụrụ ya ka ha nọrọ ebe ahụ zuo ike.
13:20 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 3 Amụma Aịsaịa I, p. 180-181 Ụlọ Nche,4/1/1998, p. 19-20 Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 29