Aịzaya 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Anụ dị iche iche ga-anọ n’ụlọ elu ndị dị na ya na-eti mkpu. Nkịta ọhịa ga na-anọkwa n’ọmarịcha obí eze ndị dị na ya. Oge ihe ndị a ga-eme ya dị nso, a gaghịkwa agbatịkwuru ya ụbọchị.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:22 Amụma Aịsaịa I, p. 180-181
22 Anụ dị iche iche ga-anọ n’ụlọ elu ndị dị na ya na-eti mkpu. Nkịta ọhịa ga na-anọkwa n’ọmarịcha obí eze ndị dị na ya. Oge ihe ndị a ga-eme ya dị nso, a gaghịkwa agbatịkwuru ya ụbọchị.”+