Aịzaya 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ugbu a, ụwa niile ezurula ike, daakwa jụụ. Ndị mmadụ na-etikwa mkpu ọṅụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:7 Amụma Aịsaịa I, p. 183