-
Aịzaya 14:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ọ bụ gị mere o ji kpọtee ndị nwụrụ anwụ,
Ya bụ, ndị niile ji aka ike chịa ụwa.*
O mekwara ka ndị eze niile na-achị mba dị iche iche bilie n’ocheeze ha.
-