Aịzaya 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nganga gị ebiela. A naghịzi anụ ụda ụbọ akwara gị.*+ A gbasaala ikpuru n’okpuru gị ka i dinara n’elu ya. Ikpuru ekpuchiekwala gị.’ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:11 Amụma Aịsaịa I, p. 183-184
11 Nganga gị ebiela. A naghịzi anụ ụda ụbọ akwara gị.*+ A gbasaala ikpuru n’okpuru gị ka i dinara n’elu ya. Ikpuru ekpuchiekwala gị.’