Aịzaya 14:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-emesi ha ike.”+ Jehova kwukwara, sị: “M ga-ehichapụ aha Babịlọn, bibiekwa ndị ya fọrọnụ, ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:22 Amụma Aịsaịa I, p. 188 Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 27-29 Ụlọ Nche,5/15/1993, p. 6
22 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “M ga-emesi ha ike.”+ Jehova kwukwara, sị: “M ga-ehichapụ aha Babịlọn, bibiekwa ndị ya fọrọnụ, ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha.”+