Aịzaya 16:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Otu eze nke si n’ezinụlọ Devid ga-anọdụ n’ocheze. O nweghịkwa aka ga-akpa ọchịchị ya. Ọ ga na-erube isi, jirikwa ịhụnanya na-achị.+ Ọ ga na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ihe dị mma n’egbughị oge.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:5 Amụma Aịsaịa I, p. 195
5 Otu eze nke si n’ezinụlọ Devid ga-anọdụ n’ocheze. O nweghịkwa aka ga-akpa ọchịchị ya. Ọ ga na-erube isi, jirikwa ịhụnanya na-achị.+ Ọ ga na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ihe dị mma n’egbughị oge.”+