Aịzaya 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị nọ ebe a kụrụ mkpụrụ osisi ga-akwụsị inwe obi ụtọ na ịṅụrị ọṅụ. O nweghị onye na-abụ abụ ma ọ bụ na-eti mkpu ọṅụ n’ubi vaịn.+ O nweghị onye na-azọcha mkpụrụ vaịn ka mmanya gbapụta n’ebe a na-azọcha ya. N’ihi na emeela m ka a kwụsị iti mkpu.+
10 Ndị nọ ebe a kụrụ mkpụrụ osisi ga-akwụsị inwe obi ụtọ na ịṅụrị ọṅụ. O nweghị onye na-abụ abụ ma ọ bụ na-eti mkpu ọṅụ n’ubi vaịn.+ O nweghị onye na-azọcha mkpụrụ vaịn ka mmanya gbapụta n’ebe a na-azọcha ya. N’ihi na emeela m ka a kwụsị iti mkpu.+