Aịzaya 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụrụgodị na ndị Moab na-aga efe chi ha n’ebe dị elu ruo mgbe ike gwụrụ ha, na-agakwa ekpe ekpere n’ụlọ arụsị ha, o nweghị uru ọ ga-abara ha.+
12 Ọ bụrụgodị na ndị Moab na-aga efe chi ha n’ebe dị elu ruo mgbe ike gwụrụ ha, na-agakwa ekpe ekpere n’ụlọ arụsị ha, o nweghị uru ọ ga-abara ha.+