Aịzaya 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’oge ahụ, obodo ya ndị a rụsiri ike ga-adị ka ụlọ ndị a hapụrụ n’oké ọhịa.+ Ha ga-adịkwa ka alaka a hapụrụ n’ihi ndị Izrel. Ala ya agaghịzi na-eme nri. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:9 Amụma Aịsaịa I, p. 196-197
9 N’oge ahụ, obodo ya ndị a rụsiri ike ga-adị ka ụlọ ndị a hapụrụ n’oké ọhịa.+ Ha ga-adịkwa ka alaka a hapụrụ n’ihi ndị Izrel. Ala ya agaghịzi na-eme nri.