Aịzaya 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na o chefuola Chineke+ zọpụtara ya. O chetaghị Oké Nkume,+ bụ́ ebe ya a rụsiri ike. Ọ bụ ya mere o ji kụọ osisi mara mma n’ubi,Kụọkwa osisi ndị mba ọzọ* na ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:10 Amụma Aịsaịa I, p. 196-197
10 N’ihi na o chefuola Chineke+ zọpụtara ya. O chetaghị Oké Nkume,+ bụ́ ebe ya a rụsiri ike. Ọ bụ ya mere o ji kụọ osisi mara mma n’ubi,Kụọkwa osisi ndị mba ọzọ* na ya.