-
Aịzaya 18:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ọ bụ ya na-ezi ndị mmadụ ka ha si n’oké osimiri
Jiri ụgbọ mmiri ndị e ji ahịhịa papaịrọs rụọ gaa ebe ọ gwara ha.
Ọ gwara ha, sị: “Unu ndị ozi nwere ụkwụ ọsọ,
Gakwurunụ mba e nwere ndị toro ogologo na ndị ahụ́ ha na-akwọ mụrụmụrụ,
Ndị a na-atụ egwu n’ebe niile,+
Mba siri ezigbo ike, nke na-emerikwa ndị ọzọ,
Ndị osimiri buuru ala ha.”
-