-
Aịzaya 18:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 A ga-ahapụ ozu ha ka nnụnụ na-eri anụ rie ha,
Hapụkwa ha ka anụ ọhịa ndị dị n’ụwa rie ha.
Nnụnụ na-eri anụ ga-anọ n’elu ha n’ọkọchị,
Anụ ọhịa niile dị n’ụwa ga-anọkwa n’elu ha n’oge a na-ewe ihe ubi.
-