-
Aịzaya 18:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 N’oge ahụ, a ga-ewetara Jehova nke ụsụụ ndị agha onyinye.
Ndị ga-eweta ya bụ mba e nwere ndị toro ogologo na ndị ahụ́ ha na-akwọ mụrụmụrụ,
Ndị a na-atụ egwu n’ebe niile,
Mba siri ezigbo ike, nke na-emerikwa ndị ọzọ,
Ndị osimiri buuru ala ha.
Ha ga-eweta onyinye ahụ n’Ugwu Zayọn, ebe a na-anọ eto aha Jehova nke ụsụụ ndị agha.”+
-