Aịzaya 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe Chineke kpebiri ime Ijipt:+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii nke ji ọsọ na-agbadata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru ndị Ijipt na-efe ga-ama jijiji n’ihi ya.+ Obi ga-awụnyekwa ndị Ijipt n’afọ n’obodo ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:1 Amụma Aịsaịa I, p. 201
19 Ihe Chineke kpebiri ime Ijipt:+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii nke ji ọsọ na-agbadata n’Ijipt. Chi na-abaghị uru ndị Ijipt na-efe ga-ama jijiji n’ihi ya.+ Obi ga-awụnyekwa ndị Ijipt n’afọ n’obodo ha.