Aịzaya 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’oge ahụ, ndị Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị. Ha ga na-ama jijiji, ụjọ ana-atụkwa ha n’ihi aka Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ha iji menye ha egwu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:16 Amụma Aịsaịa I, p. 203-204
16 N’oge ahụ, ndị Ijipt ga-adị ka ụmụ nwaanyị. Ha ga na-ama jijiji, ụjọ ana-atụkwa ha n’ihi aka Jehova nke ụsụụ ndị agha na-atụ ha iji menye ha egwu.+