Aịzaya 19:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’oge ahụ, a ga-enwe okporo ụzọ+ ga-esi Ijipt gaa Asiria. Ndị Asiria ga-abata n’Ijipt, ndị Ijipt abatakwa n’Asiria. Ndị Ijipt na ndị Asiria ga na-efe Chineke. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:23 Amụma Aịsaịa I, p. 206-207
23 N’oge ahụ, a ga-enwe okporo ụzọ+ ga-esi Ijipt gaa Asiria. Ndị Asiria ga-abata n’Ijipt, ndị Ijipt abatakwa n’Asiria. Ndị Ijipt na ndị Asiria ga na-efe Chineke.