Aịzaya 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’oge ahụ, Jehova gwara Aịzaya+ nwa Emọz, sị: “Gaa tọpụ ákwà iru uju i kere n’úkwù, yipụkwa akpụkpọ ụkwụ i yi n’ụkwụ.” Aịzaya mekwara otú ahụ, gbara ahụ́ ọtọ* na ụkwụ efu na-agagharị. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:2 Ụlọ Nche,12/1/2006, p. 11 Amụma Aịsaịa I, p. 211
2 N’oge ahụ, Jehova gwara Aịzaya+ nwa Emọz, sị: “Gaa tọpụ ákwà iru uju i kere n’úkwù, yipụkwa akpụkpọ ụkwụ i yi n’ụkwụ.” Aịzaya mekwara otú ahụ, gbara ahụ́ ọtọ* na ụkwụ efu na-agagharị.