Aịzaya 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E nwere ọhụụ na-emenye ụjọ e mere ka m hụ: Onye aghụghọ ka na-aghọ aghụghọ. Onye na-ebibi ihe ka na-ebibi ihe. Ịlam, gaa agha! Midia, nọchibido obodo!+ M ga-eme ka ude niile o* mere ka ndị mmadụ na-asụ kwụsị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:2 Amụma Aịsaịa I, p. 216-217 Amụma Daniel, p. 110
2 E nwere ọhụụ na-emenye ụjọ e mere ka m hụ: Onye aghụghọ ka na-aghọ aghụghọ. Onye na-ebibi ihe ka na-ebibi ihe. Ịlam, gaa agha! Midia, nọchibido obodo!+ M ga-eme ka ude niile o* mere ka ndị mmadụ na-asụ kwụsị.+