Aịzaya 21:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọhụụ a emeela ka m hụsie anya.*+ Ahụ́ niile na-egbu m mgbuOtú o si egbu nwaanyị mgbe ọ na-amụ nwa. Anaghịzi m anụ ihe maka na obi erughị m ala. Anaghịzi m ahụ ụzọ maka na isi na-agba m ghara ghara. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:3 Amụma Aịsaịa I, p. 217-218
3 Ọhụụ a emeela ka m hụsie anya.*+ Ahụ́ niile na-egbu m mgbuOtú o si egbu nwaanyị mgbe ọ na-amụ nwa. Anaghịzi m anụ ihe maka na obi erughị m ala. Anaghịzi m ahụ ụzọ maka na isi na-agba m ghara ghara.