Aịzaya 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Legodị ndị na-abịa: Ha nọ n’ụgbọ ịnyịnya agha nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ na-abịa.”+ O kwukwara, sị: “Babịlọn adaala! Ọ daala!+ A kụọla arụsị ya niile a pịrị apị, ndị bụ́ chi ya, righirighi, ha awụsara n’ala!”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:9 Mmezu Mkpughe, p. 260 Ụlọ Nche,1/1/2000, p. 7-8 Amụma Aịsaịa I, p. 223-224
9 Legodị ndị na-abịa: Ha nọ n’ụgbọ ịnyịnya agha nke ịnyịnya abụọ na-adọkpụ na-abịa.”+ O kwukwara, sị: “Babịlọn adaala! Ọ daala!+ A kụọla arụsị ya niile a pịrị apị, ndị bụ́ chi ya, righirighi, ha awụsara n’ala!”+