Aịzaya 21:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ndị m a na-azọ ụkwụ ka à na-azọcha ọka,Ndị dịkwa ka ọka* si n’ebe m na-azọcha ọka,+Akọọrọla m unu ihe m nụrụ n’ọnụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:10 Amụma Aịsaịa I, p. 224-225
10 Unu ndị m a na-azọ ụkwụ ka à na-azọcha ọka,Ndị dịkwa ka ọka* si n’ebe m na-azọcha ọka,+Akọọrọla m unu ihe m nụrụ n’ọnụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel.