Aịzaya 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihe Chineke kpebiri ime Duma:* E nwere onye nọ na Sia na-ajụ m,+ sị: “Onye nche, chi ọ̀ bọwala? Onye nche, chi ọ̀ bọwala?” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:11 Amụma Aịsaịa I, p. 225, 227
11 Ihe Chineke kpebiri ime Duma:* E nwere onye nọ na Sia na-ajụ m,+ sị: “Onye nche, chi ọ̀ bọwala? Onye nche, chi ọ̀ bọwala?”