Aịzaya 22:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, unu agaghị ekwe, kama, unu ga na-ekpori ndụ, na-aṅụrị ọṅụ,Na-egbu ehi, na-egbu atụrụ,Na-eri anụ, na-aṅụkwa mmanya.+ Unu ga-asịkwa: ‘Ka anyị na-eri, na-aṅụ n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.’”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:13 Amụma Aịsaịa I, p. 237-238
13 Ma, unu agaghị ekwe, kama, unu ga na-ekpori ndụ, na-aṅụrị ọṅụ,Na-egbu ehi, na-egbu atụrụ,Na-eri anụ, na-aṅụkwa mmanya.+ Unu ga-asịkwa: ‘Ka anyị na-eri, na-aṅụ n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.’”+