Aịzaya 23:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ònye kpebiri ka e mee Taya ihe a? Obodo a na-ahọpụta ndị eze. Ndị ya na-azụ ahịa bụ ndị isi. Ndị ya na-ere ahịa bụ ndị a na-asọpụrụ n’ụwa niile.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:8 Amụma Aịsaịa I, p. 248-249
8 Ònye kpebiri ka e mee Taya ihe a? Obodo a na-ahọpụta ndị eze. Ndị ya na-azụ ahịa bụ ndị isi. Ndị ya na-ere ahịa bụ ndị a na-asọpụrụ n’ụwa niile.+