Aịzaya 24:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Onye ọ bụla nke na-agba ọsọ n’ihi mkpu na-emenye ụjọ a na-eti ga-adaba n’olulu. Ọnyà ga-amakwa onye ọ bụla nke si n’olulu ahụ na-apụta,+N’ihi na a ga-emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’elu. Ntọala niile nke ala a ga-amakwa jijiji. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:18 Amụma Aịsaịa I, p. 266, 267-268
18 Onye ọ bụla nke na-agba ọsọ n’ihi mkpu na-emenye ụjọ a na-eti ga-adaba n’olulu. Ọnyà ga-amakwa onye ọ bụla nke si n’olulu ahụ na-apụta,+N’ihi na a ga-emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’elu. Ntọala niile nke ala a ga-amakwa jijiji.