Aịzaya 26:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ị ga-echebe ndị ji obi ha niile tụkwasị gị obi.* Ị ga-eme ka ha na-ebi n’udo mgbe niile,+N’ihi na ọ bụ gị ka ha tụkwasịrị obi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:3 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 18 Amụma Aịsaịa I, p. 276-277
3 Ị ga-echebe ndị ji obi ha niile tụkwasị gị obi.* Ị ga-eme ka ha na-ebi n’udo mgbe niile,+N’ihi na ọ bụ gị ka ha tụkwasịrị obi.+