Aịzaya 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-agụsi m* agụụ ike n’abalị ịmata gị. N’eziokwu, m ji obi m niile na-achọ gị.+ I kpewe ụwa ikpe,Ndị bi n’ụwa ga-amụta ime ezi omume.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:9 Fee Chineke Ofufe, p. 97-98 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 19 Amụma Aịsaịa I, p. 279
9 Ọ na-agụsi m* agụụ ike n’abalị ịmata gị. N’eziokwu, m ji obi m niile na-achọ gị.+ I kpewe ụwa ikpe,Ndị bi n’ụwa ga-amụta ime ezi omume.+