Aịzaya 26:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụgodị na e meere onye ajọ omume amara,Ọ gaghị amụta ime ezi omume.+ Ya nọrọgodị n’ala ndị ezi omume, ọ ga na-eme ihe ọjọọ.+ Ọ gaghịkwa ahụ na Jehova dị ebube.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:10 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 19 Amụma Aịsaịa I, p. 279
10 Ọ bụrụgodị na e meere onye ajọ omume amara,Ọ gaghị amụta ime ezi omume.+ Ya nọrọgodị n’ala ndị ezi omume, ọ ga na-eme ihe ọjọọ.+ Ọ gaghịkwa ahụ na Jehova dị ebube.+