-
Aịzaya 26:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Anyị bịara dị ime, ime emewe anyị.
Ma, ọ dị ka à ga-asị na anyị mụrụ ifufe.
Anyị azọpụtaghị ala a.
Anyị amụtaghịkwa ndị ga-ebi n’ala a.
-