Aịzaya 26:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ndị gị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ. Ozu ndị m* ga-ebili.+ Unu ndị bi n’ájá,+Tetanụ tie mkpu ọṅụ,N’ihi na igirigi na-adasa gị dị ka igirigi na-ada n’ụtụtụ,*Ala ga-emekwa ka ndị na-adịghị ndụ dịrị ndụ.* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:19 Teta!,5/8/2004, p. 21-22 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 20 Amụma Aịsaịa I, p. 281-282
19 “Ndị gị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ. Ozu ndị m* ga-ebili.+ Unu ndị bi n’ájá,+Tetanụ tie mkpu ọṅụ,N’ihi na igirigi na-adasa gị dị ka igirigi na-ada n’ụtụtụ,*Ala ga-emekwa ka ndị na-adịghị ndụ dịrị ndụ.*