Aịzaya 26:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mụnwa bụ́ Jehova si ebe m bi na-abịaIme ka ndị bi n’ala a zaa ajụjụ maka mmehie ha. Ala a ga-emekwa ka a mara ndị e gburu egbu* na ya,Ọ gaghịzi ezochi ndị ya e gburu egbu.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:21 Amụma Aịsaịa I, p. 282-283
21 Mụnwa bụ́ Jehova si ebe m bi na-abịaIme ka ndị bi n’ala a zaa ajụjụ maka mmehie ha. Ala a ga-emekwa ka a mara ndị e gburu egbu* na ya,Ọ gaghịzi ezochi ndị ya e gburu egbu.”