Aịzaya 27:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka ị na-alụso ha ọgụ mgbe ị na-achụpụ ha, ị ga na-eti mkpu otú na-emenye ụjọ. N’ụbọchị ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-efe, ị ga-eji ifufe gị nke na-efesi ike chụpụ ha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:8 Amụma Aịsaịa I, p. 285
8 Ka ị na-alụso ha ọgụ mgbe ị na-achụpụ ha, ị ga na-eti mkpu otú na-emenye ụjọ. N’ụbọchị ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-efe, ị ga-eji ifufe gị nke na-efesi ike chụpụ ha.+