Aịzaya 27:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe ntakịrị alaka osisi dị iche iche kpọnwụrụ,Ụmụ nwaanyị ga-abịa nyakapụta ha,Were ha mere nkụ. N’ihi na ndị a anaghị aghọta ihe.+ Ọ bụ ya mere na Onye kere ha agaghị emere ha ebere,Onye kpụrụ ha agaghịkwa emere ha amara.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:11 Amụma Aịsaịa I, p. 285
11 Mgbe ntakịrị alaka osisi dị iche iche kpọnwụrụ,Ụmụ nwaanyị ga-abịa nyakapụta ha,Were ha mere nkụ. N’ihi na ndị a anaghị aghọta ihe.+ Ọ bụ ya mere na Onye kere ha agaghị emere ha ebere,Onye kpụrụ ha agaghịkwa emere ha amara.+