Aịzaya 27:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’oge ahụ, Jehova ga-akpọkọta ndị Izrel nọ ebe dị iche iche malite n’Osimiri Yufretis ruo na Ndagwurugwu* Ijipt.+ Ọ ga-achịkọta ha otú ahụ mmadụ si elezi anya tụtụkọta mkpụrụ osisi ọ kụtusịrị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:12 Amụma Aịsaịa I, p. 285
12 N’oge ahụ, Jehova ga-akpọkọta ndị Izrel nọ ebe dị iche iche malite n’Osimiri Yufretis ruo na Ndagwurugwu* Ijipt.+ Ọ ga-achịkọta ha otú ahụ mmadụ si elezi anya tụtụkọta mkpụrụ osisi ọ kụtusịrị.+