Aịzaya 27:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’oge ahụ, a ga-afụ opi ike,+ ndị nọ n’ọnụ ọnwụ n’Asiria+ na ndị a chụsara achụsa nọ n’Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala n’ugwu dị nsọ nke dị na Jeruselem.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:13 Amụma Aịsaịa I, p. 285
13 N’oge ahụ, a ga-afụ opi ike,+ ndị nọ n’ọnụ ọnwụ n’Asiria+ na ndị a chụsara achụsa nọ n’Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala n’ugwu dị nsọ nke dị na Jeruselem.+