Aịzaya 28:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-enyere ndị na-ekpe ikpe aka ka ha na-ekpe ikpe ziri ezi. Ọ ga-enyekwa ndị na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá ike ha ga-eji na-achụghachi ndị iro bịara ịlụso ha agha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:6 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 24-25
6 Ọ ga-enyere ndị na-ekpe ikpe aka ka ha na-ekpe ikpe ziri ezi. Ọ ga-enyekwa ndị na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá ike ha ga-eji na-achụghachi ndị iro bịara ịlụso ha agha.+