-
Aịzaya 28:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ha na-ekwu, sị: “Ònye ka a ga-akụziri ihe?
Ònyekwa ka a ga-akọwara ihe e kwuru?
Ọ̀ bụ ndị a kwụsịrị ara?
Ọ̀ bụ ndị a napụrụ ara?
-