Aịzaya 28:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na Jehova ga-ebili otú o biliri n’Ugwu Perezim. Ọ ga-ewe iwe otú o were na ndagwurugwu dị nso na Gibiọn.+ Ọ ga-eme ihe ọ na-eme, ihe dị ịtụnanya. Ọ ga-arụkwa ọrụ ya, ọrụ na-eju anya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:21 Amụma Aịsaịa I, p. 295 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 20-25
21 N’ihi na Jehova ga-ebili otú o biliri n’Ugwu Perezim. Ọ ga-ewe iwe otú o were na ndagwurugwu dị nso na Gibiọn.+ Ọ ga-eme ihe ọ na-eme, ihe dị ịtụnanya. Ọ ga-arụkwa ọrụ ya, ọrụ na-eju anya.+