Aịzaya 29:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ị ga-ada nọrọzie n’ala. Ị ga-esi n’ime ala na-ekwu okwu. Ụda olu gị ga-adịkwa ala. Olu gị ga-esi n’ala na-adapụta+ Ka olu onye na-agba afa. Ihe ị na-ekwu ga na-ada ka ihe a nọ n’ime ala na-atakwunyere mmadụ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:4 Amụma Aịsaịa I, p. 296-297
4 Ị ga-ada nọrọzie n’ala. Ị ga-esi n’ime ala na-ekwu okwu. Ụda olu gị ga-adịkwa ala. Olu gị ga-esi n’ala na-adapụta+ Ka olu onye na-agba afa. Ihe ị na-ekwu ga na-ada ka ihe a nọ n’ime ala na-atakwunyere mmadụ.