Aịzaya 29:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ìgwè ndị iro gị* ga-adị ka ntụ.+ Ìgwè ndị na-achị n’aka ike ga-adịkwa ka mkpo ọka ifufe bufuru.+ Ihe a ga-emekwa n’otu ntabi anya, mgbe a na-atụghị anya ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:5 Amụma Aịsaịa I, p. 297
5 Ìgwè ndị iro gị* ga-adị ka ntụ.+ Ìgwè ndị na-achị n’aka ike ga-adịkwa ka mkpo ọka ifufe bufuru.+ Ihe a ga-emekwa n’otu ntabi anya, mgbe a na-atụghị anya ya.+